ASUSU IGBO
Class: Jss2
Isi okwu :Omenala Ndi Igbo

Omenala bu usoro na-achi otu ha si ebi ndu ha n’ elu uwa .
O nwere otutu Omenala di iche iche e jiri Mara ndi Igbo .
Ufodu n’ime ha bu:
(1) ikele n’ Udi di ic he iche
(2) iri ji ohuru
(3) ilu nwaanyi
(4) Omugwo
(5) ikuputa nwa na igu nwa aha
(6) igba mkpe
(7) Achimachi n’ ala Igbo
(8) Ewumewu n’ ala Igbo
(9) Echuichi di iche iche
(10) Okonko ( otu nzuzo )

ARUMARU(ASSIGNMENT)

Horo ma Kowaa usoro eji eme otu nime Omenala ndia

Submit Via WhatsApp to  0906 345 2660

Leave a Reply