ASỤSỤ IGBO

CLASS:JSS2

ISIOKWU:IWU NSUPE IGBO

 Iwu nsupe lgbo bụ iwu na-achị usoro e si asụ ma na-edekwa asụsụ lgbo.

 EBE DI ICHE ICHE A ṄA-AHỤ IWU NSUPE IGBO

(A)   Iwu Nsupe Na Ndaba Myiriụdaume

 Iwu ndagba mnyiriụdaume bụ  iwu metụtara nsorịta mgbochiume na-eso myiriụdaume na mmeputa okwu lgbo.

  lwu a na aagbasona mgbochiume ndị na-esorịta “M” di iche na mgbochiume ndị na-esorita “N”.

  Mgbochiume Ndi Na-Eso “M”

ỊMAATU:

Mkpọnegbugbereọnụ abụọ

1)m-b-mba, mbe, mbọ.

2)m-gb-mgba, mgbe, mgbọ.

3)m-m-mma,mmiri, mmanya.

4)m-kp-mkpa,mkpọ,mkpu.NDỊ NA-ESO( N) n-k- nkaụ,ntụ.

 (B) Iwu Nsupe Na Nnọchiaha

    Mkpụrụokwu ndị e jiri mara nnọchiaha bụ ndi a;-a, e, o, ọ, i, ị, m, gi, ya,anyi, ụnụ, ha.

mgbe ọbụla  a na-ede nnọchiaha,a na-edesasị ha n’okwu obụla ya na ya na-agakọ dika na:

  1. a) A sụrụ akwa (b)ọ na-esi nri.

ch)ọ bụ nwanne m. (d) Anyi bụ ndi nkuzi.

e)ụlọ anyi di mma (f) ị siri asi.

(CH) lwu Nsupe Na Nnyemakangwaa

       Nnyemakangwaa  na-eso omekanwaa n’ahiriokwu lgbo.

 A na-eji akarauhie (-) ejikọta nnyemakangwaa na ngwaa ọnụ n’ahiriokwu ka ha wee rụọ ọrụ ngwaa n’asụsụ lgbo.

Mkpụrụokwu abụọ na-arụ ọrụ dika nnyemakangwaa n’lgbo bụ:- “Na” na “Ga”

i) “Na”-dika nnyemakangwaa na-ezipụta ndiugbua (ihe na-eme mgbe a na-ekwu okwu.)

ịmaatụ:

a) Ha na-agba ọsọ (b) Dike na-asụ akwa ya.

       ARỤMARỤ

 Dee lwu nsupe odide  ‘na’ abụọ abụọ ndi ka

a) njiko

b)mbuụzọ

ch)Enyemakangwa na

d)Nnochiaha

(two sentences for each)

SUBMIT VIA WHATSAPP TO  0906 345 2660, OR AT THE SCHOOL’S SECURITY POST

DOWNLOAD DOCUMENT HERE JSS 2 ASỤSỤ IGBO

Leave a Reply