Asusu Igbo:
(Week 3) Izu Nke Ato. JSS I
Isiokwu : IGBO IZUGBE (CENTRAL IGBO LANGUAGE)
Igbo lzugbe bu asusu lgbo jikorotara Igbo niile onu.O bu asusu nwa afo Igbo obula si obodo obula ga asu a oghota ya Nke oma, o bu ya ka eji akuzi ihe n’uloakwukwo ma jirikwa ya ede akwukwo ogugu Igbo obula .
NJIRIMARA IGBO IZUGBE;
(1)A naghi eji olumba emebe ya
(2)Obodo niile di n’ala Igbo na – aghota ya
(3)E ji ya ede akwukwo agumagu Igbo (4)E ji ya ako akuko ozi ikuku n’igwe onyoonyoo(TV)
“
Imaatu Olumba Na Igbo Izugbe;
Olumba. IgboIzugbe English
Umundu umuaka children
Mvo. mbo. Finger nail
Ibe a. ebe a. Here
Shiri. siri. Said
Afa aha. Name
Ofia. Ohia. Bush
Obie. ofe. Soup
ORU ULO (ASSIGNMENT)
Write out the central Igbo language of the following words(Deputa IgboIzugbe okwu Bekee Ndi a :
(1) Night. ____
(2)lend. _______
(3)Needle. _______
(4)Round ________
(5)Respect. _________
(6)Farm. _________
(7)Age grade __________
Deputa udi olumba ise obula e nwere n’ala igbo imaara
Download Document Here Asusu Igbo JSS 1
Submit assignment via WhatsApp to 0906 345 2660
or submit at the school’s security post