JSS 2

ASỤSỤ IGBO

ISIOKWU (OMENALA)

       ỌMỤNKWỤ

Ọmụ bụ akukụ ọnụ ọnụ igu nkwụ nke na adi n’osisi nkwụ.

URU ỌMỤ NKWỤ BARA:

a)E ji ya agwo aju ejị ebu ihe n’isi.

b)E jị ya eke ngwugwu.

c)E ji ya eke ukwu nkụ.

d)E ji ya eti mmanwụ

e)E ji ya ebu ozu n’ụgbọala

f)E ji ya apka abọ eji achụ aja

g)E ji ọmụ egbochị mmadụ ịba n’ọrụ ma ọbụ n’ihe ọbụla a na azọ azọ.

‘h)A na ege ọmụ n’ihu mmụọ ṅa agbara.

IWU OMỤ NKWỤ;

1)Ụmụaka adighi eke ọmụnkwụ.

2)Ọ bụ ndị okenye na ege ya

3)Ọ bụghi ihe niụle ka e ji omụ nkwụ eme maka ndi igbo kwenyere n’ọbụ ihe mmụọ

 

ARỤMARỤ

DEPỤTA UDI EMUME NDI OBODO GI JI ỌMỤ NKWỤ EME

 

SUBMIT VIA WHATSAPP TO  0906 345 2660, OR AT THE SCHOOL’S SECURITY POST

DOWNLOAD DOCUMENT HERE: JSS 2 ASUSU IGBO

DOWNLOAD

Leave a Reply