JSS 1

ASỤSỤ IGBO

ISIOKWU;EKELE NDỊ IGBO(omenala)

Ekele bụ ihe mbụ mmadụ na mmadụ ibe ya ji ebido mkparita ụka,ọ bụ otu nime agwa di oke mkpa na ndụ onye igbo ọbụla maka na ndi igbo kwenyere na ọ bụ e kwee ekele ihu asaa.

URU IKWE EKELE BARA

  Ọ na eweta mgbasa ihu.

  Ọ na egosị na azụrụ nwata ezi ọzụzụ.

  Ọ na enye aha ọma.

  Ọ na eme ka nwata. nwee aha ọma.

  Ọ na ewetarp ezinụlọ aha ọma.

UDI EKELE NDI ZURU IGBO NILE ỌNỤ NA OGE E JI EKWE YA.

   Ekele Ụtụtụ;    Ekele ụtụtụ bụ okwu mbu onye di nta na ekwuru onye okenye ozugbo ọ hụrụ ya n’ụtụtụ 

Ụfọdụ Ha Bụ Ndia;

Ị saala chi

Ị bọọla chi

Ị teela

Ụtụtụ ọma

    Ekele Abalị :

ka chi foo

ka chi bọọ

    EKELE ỌRỤ

Daalụ ọrụ

Deeme

jisie ike

Anwụchula

     EKELE ỤZỌ

Ị  gawala

Ndewo

Gaanụ

Nnọọ

Ekele Onye Emere Ihe Ọma.

Imeela

Dalụ

mmamma

 

ARỤMARỤ (JSS 1)

DEE AHA IME OBODO GI MA DEAỤTA EKELE E JI MARA UNU

SUBMIT VIA WHATSAPP TO 0906 345 2660, OR AT THE SCHOOL’S SECURITY POST

DOWNLOAD DOCUMENT HERE: JSS 1 ASUSU IGBO

DOWNLOAD

Leave a Reply