ASUSU IGBO (Week 2)
Class:JSS1
Isiokwu :OLUMBA /OLUND!
Otu njirimara asusu obula bu na o ga- enweriri olumba na ya• Olumba bu asusu Igbo e ji mara otu obodo di n’ala Igbo kpomkwem •
STEETI NDI N’ ASU ASUSU IGBO N’UFODU OLUMBA HA NWERE :-
A• Anambara steeti nwere otutu olumba dika:-
(i) Olu onicha
(ii) Olu idemmili
(iii) Olu Aguleri
(iv) Olu oba dgz.
B• N’Enugwu steeti ,
enwere otutu olumba dika:-
(i) Olu Nsuka
(ii) Olu Nkanu
(iii) Olu Inyi
(iv) Olu Achi dgz.
CH• N’Abia steeti, e nwere olu ndi a :-
(i) Olu Mkporo
(ii) Olu Ehugbo
(iii) Olu Ngwa
(iv) Olu Ohuhu dgz .
D• N’ Imo steeti ,e nwere olu ndi a:-
(i) Olu Egbema
(ii) Olu ugwuta
(iii) Olu mbaise
(iv) Olu okigwe dgz.
E• N’Ebonyi steeti, e nwere olu ndi a:-
(i) Olu Abakeleke
(ii) Olu Ikwo
(iii) Olu !zaa
(iv) Olu !zii- Eha- amufu dgz.
Imaatu Olumba:
Mmili. Mmiri. Water
Ahwo. Afo Year
Asiboko. Ahuekere. Groundnut
Uyo. Ulo. House
Nli. NRI. Food
Download Here ASUSU IGBO JSS 1
Please WhatsApp no for jss1 igbo is needed. Thanks.
0906 345 2660