J S S 2 (Week 3)
AGUMGU IDIBAALA(Aural literature )
Agumagu odinaala bu udi agumagu onu
Ngalaba Agumagu Odinaala
E Kere agumagu a uzo ato .
- Akuko 2. Ejije 3. Abu
AKUKO ODINAALA NA NGBALABA YA
Akuko odinaala kwara n’ udi iche. Ha bu ndi a:
- Akuko Ifo (folk tables) .
- Akuko Ilu (proverb)
- Akuko obodo /Ndiiche (Legends)
- Akuko Okike (myths) .
- Akukoneegwu (Ballads)
6.Akuko iduu (Quest table)
EJIJE ODINAALA N A. I NGALABA YA
Ejije odinaala Kewara uzo ndi a :
- Ejije onwa(moon light drama)
- Ejije Agha (war drama)
- Ejije umuaka (children’s drama)
- Ejije ntoaja (Ritual drama)
- Ejije Mmanwu (masquerade drama)
ABU ODINAALA NA NGALABA YA
Abu Odinaala Nwere Ngalaba Ndi a:
(a) Abu agha( War peom)
(b) Abu ekere (natural phenomenal)
(c) Abu onwa (moonlight peom)
(d) Abu afa (Chant/incantation)
(e) Abu oru (occational poem)
(f) Abu echiche Miro Emily (philosophical poem)
(g) Abu ńwa (child birth and lullabies)
(gb) Abu įkpe (satire)
(gh) Abu akwariri/iru you (lamentation)
(gw) Abu oha (social poem)
(h) Abu ekere (natural phenomenal)..
Download Document Here ASUSU Igbo jss 2, Izu Nke ato