J S S 2 (Week 3)

AGUMGU IDIBAALA(Aural literature )

Agumagu odinaala bu udi agumagu onu

 

 Ngalaba Agumagu  Odinaala

E Kere agumagu  a uzo ato .

  1. Akuko 2. Ejije 3. Abu

 

 AKUKO ODINAALA NA NGBALABA YA

Akuko odinaala kwara n’ udi iche.  Ha bu ndi a:

  1. Akuko Ifo (folk tables) .
  2. Akuko Ilu (proverb)
  3. Akuko obodo /Ndiiche (Legends)
  4. Akuko Okike (myths) .
  5. Akukoneegwu (Ballads)

6.Akuko iduu (Quest table)

 

   EJIJE ODINAALA  N A.        I NGALABA YA

Ejije odinaala  Kewara uzo ndi a :

  1. Ejije onwa(moon light drama)
  2. Ejije Agha (war drama)
  3. Ejije umuaka (children’s drama)
  4. Ejije ntoaja (Ritual drama)
  5. Ejije Mmanwu (masquerade drama)

 

      ABU ODINAALA NA         NGALABA YA

Abu Odinaala Nwere Ngalaba Ndi a:

 

(a) Abu agha( War peom)

(b) Abu ekere (natural phenomenal)

(c) Abu onwa (moonlight peom)

 

(d) Abu afa (Chant/incantation)

(e) Abu oru (occational poem)

(f) Abu echiche  Miro Emily (philosophical poem)

(g) Abu ńwa (child birth and lullabies)

(gb) Abu įkpe (satire)

(gh) Abu akwariri/iru you (lamentation)

(gw) Abu oha (social poem)

(h) Abu ekere (natural phenomenal)..

 

Download Document Here  ASUSU Igbo jss 2, Izu Nke ato

Leave a Reply