ASỤSỤ IGBO
CLASS:JSS1
ISIOKWU:OKWU GBAKỌTARA ỌNỤ N’ EKWUMEKWU IGBO

Okwu ndi gbakọrọ ọnụ bụ okwu ndi nwere onyiri na ndi iche n’ ime ha.,ụfọdụ ha bụ;
1)oke na nwunye.
2)Di na nwunye.
3)lkwu na ibe
4)Eke na orie
5)ọnwụ na ndụ
6)lwe na ọnụma
7)ugwu na ndịda
8)udo na ọnụ
9)Agụmagụ na arụmarụ
10)Ihu na azụ

ỌMỤMAATỤ N’ AHIRIOKWU
1)Eji ọgụ na mma eje ọrụugbo.
2)Ewu na ọkụkụ ga-abia nzukọ ahụ.
3)Ada nwere akọ na uche na-ese okwu.
4)ọkụ na mmiri bụcha ihe chineke kere eke.
5)Enyi na ọgọ m bicha Abụja.

ARỤMARỤ
Depụta okwu okwu iri na ise ndi ọzọ gbakọrọ ọnụ ma were ise na nime ha mebe ahiriokwu.

Submit via WhatsApp to 0906 3452660, or at the school’s security post

Leave a Reply