ASỤSỤ IGBO
CLASS JSS 2
ISI OKWU MYIRI/ỌDIKA(simile)

myiri bụ atụmatụ okwu na-egosi na otu ihe yiri ibe ya n’otu ụzọ maọbụ ibe ya.Ihe e ji ezipụta myiri bụ—— “-dika” maọbụ “ka” ọmụmaatụ——
MYIRI/ỌDIKA NKỌWA HA
1) Ọ tụrụ agwa ka eke . o nwere agwa buru ibu
2) Ọ dika enwe . ọ na arị elu nke ukwuu

3)Okeke dika mbe . Okeke na aghọ oke aghụghọ
4)Nnamdi dika ugo. Nnamdi mara ezigbo mma
5)Aka Ada dika ede . Aka Ada esighi ike

6)Ọgọọ dịka eriri ụkazi . Ọgọọ tara ahụ nke ukwuu
7)Uche nwere anya atani. O nwere anya gbara okpookpo nnukwu
8) Azụka dịka azụ na mmiri . Ọ ma otu esi egwu mmiri nke ọma
9)Amarachi yiri nza. O nwere ahụ pecha pecha
10)Obinna yiri ụsụ. Ọ jọrọ njọ jọfee ile anya

Arumarụ—–Nyee ọmụmatụ mbụrụ asatọ na myiri asaa na nkọwa ha : Biko, e dekwala ndi nke m dere ede.

DOWNLOAD

Leave a Reply