ISIOKWU:NZISAOZI ỌDỊNAAIA (COMMUNICATION)
(JSS1)
GỊNỊ BỤ IZISAOZI?
Nzisaozi bụ ụzọ mmadụ na ibe ya si ezikọrịta onwe ha ozi.
Nke a na-apụtakarịcha ihe mgbe ndị na apkarịta ụka na anọghị onwe ha nso.
NKENỤỤDỊ NZISAOZI DỊ ICHE ICHE
E nwere ụdi nzisaozi abụọ Ha bụ:
- Ozi ọdịnaala( Traditional means of communication)
b.Ozi ugbua(Modern means of communcation)
NZISAOZI KEỌDỊNAALA
Nzisaozi keọdinaala bụ ụzọ dị iche iche ndi gboo si ezikọrịta onwe ha ozi . tupu ndi ọcha ewetara anyi oziọma na agụmaakwụkwọ n’ala lgbo.
Nzisaozi keọdịnaala gụnyere:
1)ljị egbe zisaa ozi di mkpa dika igwa ndi mmadụ na e bulatara ọnye nwụrụ anwụ maọbụ na eliela ozu.
2)Iji ogene wee zisaa ozi.
3)Iji ekwe wee zisa ozi.
4)Iji mmadụ zisa ozi n’ụmụnna, n’ogbe ma n’obodo.
5)ọtutu mgbe, a na-amụnye ọkụ iji wee gwa ndị mmadụ na ihe di egwu mere n’obodo.
IHE OMUME
a.Depụta udi nzisa ozi ọdịnaala ndị ọzọ e nwere
b.Gini bụ nzisa ozi ọdịnaala?
Download Document Here ASUSU IGBO JSS 1..
Submit assignment via WhatsApp to 0906 345 2660, or at the school’s security post