JSS 1 HOME ECONOMICS

Home Economics Jss 1 Week 9 Topic- Healthy feeding habits         Feeding or eating habits are one’s everyday patterns of eating. Healthy feeding habits results from choosing nutrious food in a conscious way                                              Healthy feeding habit: this is defined as patterns of good consumption that would lead to optinum health and maintain quality life.…

Read More

JSS 2 ASUSU IGBO

ASỤSỤ IGBO CLASS: JSS 2 ISIOKWU: ATỤMATỤ  OKWU (FIGURES OF SPEECH)       Atụmatụ okwu bụ nka dị iche iche e ji achọ okwu maọbụ edemede mma. ọ bụ asụsụ nka nke ọkaokwu na-ewebata n’okwu iji mee ka ọ di ụtọ na nti.Atụmatụ okwu chọrọ echiche miri emi maka nghọta ya. Omumaatụ  MBỤRỤ(METAPHOR)     MBỤRỤ…

Read More

JSS 1 ASUSU IGBO

ASUSU IGBO (JSS1) ISIOKWU:OKWUIHU NA OKWUOZI (Direct And Indirect Speech)           Okwuihu bụ okwu e kwuru dịka onye kwuru okwu si kwuo ya n’ewepụghị ihe ọbula maọbụ tinye ihe ọbụlaA na-etinye akarangwụ (”  “)n’okwuihu ọbụla n’asụsụ igbo .Ọmụaatụ: a) okeke sịrị, “Chukwu gọzie gị”. b) Nna m sịrị, “Gaa ije gị nke ọma”. ch) Nneka…

Read More